Native Bible

Psalms 150:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Toonu Onyenwe anyị. Toonu Chineke nʼime ụlọnsọ ya. Toonu ya, na mbara igwe nke ike ya.

Psalms 150:1 in English

Psalms 150:1 · Berean Standard Bible

Hallelujah!* Praise God in His sanctuary. Praise Him in His mighty heavens.*

Context

1Toonu Onyenwe anyị. Toonu Chineke nʼime ụlọnsọ ya. Toonu ya, na mbara igwe nke ike ya. 2Toonu ya, nʼihi ọrụ niile ọ rụrụ site nʼike ya. Toonu ya, nʼihi ịdị ukwuu ya nke kachasị ịdị ukwuu niile. 3Werenụ opi ike too ya, werekwanụ ụbọ akwara na une too ya,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.