Abụ Ọma 149:9
Psalms 149:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha. Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya. Toonu Onyenwe anyị. 149:2 Nkp 8:23; Zek 9:9; Mat 21:5 149:4 Abụ 132:16; Aịz 61:10 149:6 Hib 4:12; Mkp 1:16
Psalms 149:9 in English
Psalms 149:9 · Berean Standard Bible
to execute the judgment written against them. This honor is for all His saints. Hallelujah!
Context
7iji bọọrọ mba niile ọbọ
taakwa ndị niile dị iche iche ahụhụ, 8iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha
na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe, 9imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha.
Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya.
Toonu Onyenwe anyị.
149:2 Nkp 8:23; Zek 9:9; Mat 21:5
149:4 Abụ 132:16; Aịz 61:10
149:6 Hib 4:12; Mkp 1:16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.