Abụ Ọma 149:8
Psalms 149:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe,
Psalms 149:8 in English
Psalms 149:8 · Berean Standard Bible
to bind their kings with chains and their nobles with shackles of iron,
Context
6Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha,
ka mma agha ihu abụọ* dịrịkwa nʼaka ha, 7iji bọọrọ mba niile ọbọ
taakwa ndị niile dị iche iche ahụhụ, 8iji mkpọrọ igwe kee ndị eze ha
na ndị ha a na-asọpụrụ agbụ igwe, 9imezu ihe ahụ e kpebiri, depụtakwa megide ha.
Nke a bụ nsọpụrụ dịrị ndị nsọ ya.
Toonu Onyenwe anyị.
149:2 Nkp 8:23; Zek 9:9; Mat 21:5
149:4 Abụ 132:16; Aịz 61:10
149:6 Hib 4:12; Mkp 1:16
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.