Native Bible

Psalms 149:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ Onyenwe anyị ụtọ. Ọ na-eji nzọpụta* kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.

Psalms 149:4 in English

Psalms 149:4 · Berean Standard Bible

For the LORD takes pleasure in His people; He adorns the afflicted with salvation.

Context

2Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ nʼime onye kere ha; ka ndị bi na Zayọn nwee obi ụtọ nʼime Eze* ha. 3Ka ha jiri ite egwu too aha ya ka ha jiri ọyọ na ụbọ akwara kpọọrọ ya egwu. 4Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ Onyenwe anyị ụtọ. Ọ na-eji nzọpụta* kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze. 5Ka ndị nsọ ṅụrịa ọṅụ nʼime nsọpụrụ a, bụkwaa abụ nʼihi ọṅụ nʼelu ihe ndina ha. 6Ka otuto Chineke dịrị nʼọnụ ha, ka mma agha ihu abụọ* dịrịkwa nʼaka ha,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.