Abụ Ọma 149:2
Psalms 149:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ nʼime onye kere ha; ka ndị bi na Zayọn nwee obi ụtọ nʼime Eze* ha.
Psalms 149:2 in English
Psalms 149:2 · Berean Standard Bible
Let Israel rejoice in their Maker; let the children of Zion rejoice in their King.
Context
1Toonu Onyenwe anyị!
Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ ọhụrụ.
Bụọnụ abụ ito ya nʼetiti ndị nsọ ya. 2Ka Izrel ṅụrịa ọṅụ nʼime onye kere ha;
ka ndị bi na Zayọn nwee obi ụtọ nʼime Eze* ha. 3Ka ha jiri ite egwu too aha ya
ka ha jiri ọyọ na ụbọ akwara kpọọrọ ya egwu. 4Nʼihi na ihe banyere ndị ya na-atọ Onyenwe anyị ụtọ.
Ọ na-eji nzọpụta* kpukwasị ndị dị umeala nʼobi nʼisi dịka okpueze.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.