Abụ Ọma 147:18
Psalms 147:18 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha; ọ na-akpalịte ikuku ya mee ka mmiri bido ịsọgharị.
Psalms 147:18 in English
Psalms 147:18 · Berean Standard Bible
He sends forth His word and melts them; He unleashes His winds, and the waters flow.
Context
16Ọ na-atụsa snoo nʼala dịka ajị anụ,
na-efesasị igirigi snoo dịka ntụ. 17Ọ na-atụdata mkpụrụ mmiri ya dị ka mkpụrụ okwute.
Onye pụrụ iguzogide oke ifufe oyi ya? 18Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha;
ọ na-akpalịte ikuku ya mee ka mmiri bido ịsọgharị. 19O kpugheela okwu ya nye Jekọb,
iwu ya na ụkpụrụ ya niile nye Izrel. 20O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a.
Ha amakwaghị iwu ya niile.
Toonu Onyenwe anyị!
147:4 Aịz 40:26
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.