Native Bible

Psalms 147:20 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a. Ha amakwaghị iwu ya niile. Toonu Onyenwe anyị! 147:4 Aịz 40:26

Psalms 147:20 in English

Psalms 147:20 · Berean Standard Bible

He has done this for no other nation; they do not know His judgments.* Hallelujah!

Context

18Ọ na-ezipụ okwu ya na-agbaze ha; ọ na-akpalịte ikuku ya mee ka mmiri bido ịsọgharị. 19O kpugheela okwu ya nye Jekọb, iwu ya na ụkpụrụ ya niile nye Izrel. 20O mesobeghị mba ọzọ ụdị mmeso dị otu a. Ha amakwaghị iwu ya niile. Toonu Onyenwe anyị! 147:4 Aịz 40:26

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.