Abụ Ọma 144:1
Psalms 144:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Otuto dịrị Onyenwe anyị, onye bụ oke nkume m, onye na-ezi aka m abụọ ibu agha, na mkpịsịaka m ịlụ ọgụ.
Psalms 144:1 in English
Psalms 144:1 · Berean Standard Bible
Blessed be the LORD, my Rock, who trains my hands for war, my fingers for battle.
Context
1Otuto dịrị Onyenwe anyị, onye bụ oke nkume m,
onye na-ezi aka m abụọ ibu agha,
na mkpịsịaka m ịlụ ọgụ. 2Ọ bụ Chineke m, onye jupụtara nʼịhụnanya, bụrụkwa ebe mgbaba m e wusiri ike,
ebe m e wusiri ike na onye mgbapụta m,
ọ bụ ọta m, onye m na-agbaba nʼime ya,
onye ji aka ike mee ka ndị dị iche iche nọdụ nʼokpuru m. 3O Onyenwe anyị, gịnị ka mmadụ bụ i ji na-eche echiche banyere ya,*
gịnị ka nwa nke mmadụ bụ ihe banyere ya ji na-emetụ gị nʼobi?
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.