Native Bible

Psalms 143:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya mere mmụọ m na-ada mba nʼime m ụjọ jupụtakwara m nʼobi.

Psalms 143:4 in English

Psalms 143:4 · Berean Standard Bible

My spirit grows faint within me; my heart is dismayed inside me.

Context

2Edubatala m nʼọnọdụ ikpe m ikpe, nʼihi na ọ dịghị onye ọbụla dị ndụ bụ onye ezi omume nʼihu gị.* 3Onye iro na-achụ m ọsọ, ọ na-azọpịa ndụ m nʼala; na-emekwa ka m nọdụ nʼọchịchịrị, dịka ndị nwụrụ anwụ nʼogologo oge gara aga. 4Ya mere mmụọ m na-ada mba nʼime m ụjọ jupụtakwara m nʼobi. 5Ana m echeta ụbọchị niile ndị ahụ gara aga; ana m atụgharị uche nʼọrụ gị niile na-echekwa echiche banyere ihe niile aka gị rụrụ. 6Ana m agbasa aka m abụọ nye gị; agụụ gị na-agụ mkpụrụobi m dịka agụụ mmiri ozuzo si agụ ala kpọrọ nkụ. Sela

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.