Abụ Ọma 141:8
Psalms 141:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma olileanya m dị na gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị nʼime gị ka m gbabara izere ndụ, ararala m nyefee nʼaka ọnwụ.
Psalms 141:8 in English
Psalms 141:8 · Berean Standard Bible
But my eyes are fixed on You, O GOD the Lord. In You I seek refuge; do not leave my soul defenseless.*
Context
6A ga-esite nʼelu nkume dị elu tụda ndị na-achị ha,
mgbe ahụ, ndị ajọ omume ga-amata na okwu m niile bụ eziokwu. 7Ha ga-ekwu sị, “Dịka mmadụ na-egburi, na-akọgharị ala,
otu a ka a ghasasịrị ọkpụkpụ anyị nʼọnụ ili.” 8Ma olileanya m dị na gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
nʼime gị ka m gbabara izere ndụ, ararala m nyefee nʼaka ọnwụ. 9Napụta m ka m ghara ịdaba nʼime ọnya igbudu niile nke ndị na-eme ajọ ihe siiri,
sitekwa nʼọnya niile ha siiri m. 10Ka ndị ajọ omume daba nʼime ụgbụ ha,
ma mụ onwe m ga-agabiga na-emerụghị ahụ ọbụla.
141:4 Ilu 23:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.