Abụ Ọma 141:10
Psalms 141:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ka ndị ajọ omume daba nʼime ụgbụ ha, ma mụ onwe m ga-agabiga na-emerụghị ahụ ọbụla. 141:4 Ilu 23:6
Psalms 141:10 in English
Psalms 141:10 · Berean Standard Bible
Let the wicked fall into their own nets, while I pass by in safety.
Context
8Ma olileanya m dị na gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
nʼime gị ka m gbabara izere ndụ, ararala m nyefee nʼaka ọnwụ. 9Napụta m ka m ghara ịdaba nʼime ọnya igbudu niile nke ndị na-eme ajọ ihe siiri,
sitekwa nʼọnya niile ha siiri m. 10Ka ndị ajọ omume daba nʼime ụgbụ ha,
ma mụ onwe m ga-agabiga na-emerụghị ahụ ọbụla.
141:4 Ilu 23:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.