Abụ Ọma 138:8
Psalms 138:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Onyenwe anyị ga-emezuru m ihe niile o kwadoro m;* ịhụnanya gị, o Onyenwe anyị, na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, ahapụkwala ọrụ aka gị niile. 138:2 Aịz 42:21 138:7 Abụ 23:3-4 138:8 Fil 1:6
Psalms 138:8 in English
Psalms 138:8 · Berean Standard Bible
The LORD will fulfill His purpose for me. O LORD, Your loving devotion endures forever— do not abandon the works of Your hands.
Context
6Nʼagbanyeghị na Onyenwe anyị dị ukwuu, ọ na-elekwasị ndị dị umeala nʼobi anya,
ma ọ naghị ekwe ka ndị nganga bịa ya nso. 7A sịkwarị na m na-eje ije nʼetiti nsogbu,
ị na-echebe ndụ m;
ị na-esetipụ aka gị megide iwe ndị kpọrọ m asị,
ị na-eji aka nri gị zọpụta m.* 8Onyenwe anyị ga-emezuru m ihe niile o kwadoro m;*
ịhụnanya gị, o Onyenwe anyị, na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi,
ahapụkwala ọrụ aka gị niile.
138:2 Aịz 42:21
138:7 Abụ 23:3-4
138:8 Fil 1:6
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.