Abụ Ọma 135:14
Psalms 135:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekpepụta ndị ya. Ọ ga-enwekwa ọmịiko nʼahụ ndị ohu ya.
Psalms 135:14 in English
Psalms 135:14 · Berean Standard Bible
For the LORD will vindicate His people * and will have compassion on His servants.
Context
12O weere ala ndị obodo ahụ niile nye ndị ya,
nye ya ụmụ Izrel dịka ihe nketa ha. 13O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi
a maara aha gị ruo ọgbọ niile. 14Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekpepụta ndị ya.
Ọ ga-enwekwa ọmịiko nʼahụ ndị ohu ya. 15Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ,
nke e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ. 16Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu,
ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.