Abụ Ọma 135:13
Psalms 135:13 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi a maara aha gị ruo ọgbọ niile.
Psalms 135:13 in English
Psalms 135:13 · Berean Standard Bible
Your name, O LORD, endures forever, Your renown, O LORD, through all generations.
Context
11Ụfọdụ nʼime ha bụ Saịhọn, eze ndị Amọrait,
na Ọg eze Bashan,
na ndị eze niile dị na Kenan. 12O weere ala ndị obodo ahụ niile nye ndị ya,
nye ya ụmụ Izrel dịka ihe nketa ha. 13O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi
a maara aha gị ruo ọgbọ niile. 14Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekpepụta ndị ya.
Ọ ga-enwekwa ọmịiko nʼahụ ndị ohu ya. 15Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ,
nke e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.