Abụ Ọma 135:15
Psalms 135:15 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ, nke e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ.
Psalms 135:15 in English
Psalms 135:15 · Berean Standard Bible
The idols of the nations are silver and gold, made by the hands of men.
Context
13O Onyenwe anyị, aha gị na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi
a maara aha gị ruo ọgbọ niile. 14Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ekpepụta ndị ya.
Ọ ga-enwekwa ọmịiko nʼahụ ndị ohu ya. 15Chi ndị mba ọzọ bụ arụsị e jiri aka kpụọ,
nke e ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ. 16Ha nwere ọnụ ma ha adịghị ekwu okwu,
ha nwere anya ma ha adịghị ahụ ụzọ. 17Ha nwere ntị ma ha adịghị anụ ihe,
ọ dịkwaghị nkuume dị nʼime ọnụ ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.