Native Bible

Psalms 130:8 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ya onwe ya, ga-agbapụta Izrel site na mmehie ya niile. 130:4 Ọpụ 34:7; Neh 9:17; Dan 9:9

Psalms 130:8 in English

Psalms 130:8 · Berean Standard Bible

And He will redeem Israel from all iniquity.

Context

6Mkpụrụobi m na-echere Onyenwe anyị karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ, e, karịa ndị nche abalị na-echere chị ọbụbọ. 7Ndị Izrel, ka olileanya unu dịrị na Onyenwe anyị, nʼihi na ịhụnanya ya na-adịgide adịgide, nʼaka ya ka nzọpụta zuruoke dịkwa. 8Ya onwe ya, ga-agbapụta Izrel site na mmehie ya niile. 130:4 Ọpụ 34:7; Neh 9:17; Dan 9:9

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.