Native Bible

Psalms 13:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m abụku Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o mesoro m mmeso ọma. 13:1 Job 13:24; Abụ 89:46

Psalms 13:6 in English

Psalms 13:6 · Berean Standard Bible

I will sing to the LORD, for He has been good to me.

Context

4mgbe ahụ onye iro m ga-asị, “Emeriela m ya,” mgbe m ga-ada, ndị kpọrọ m asị ga-aṅụrịkwa ọṅụ. 5Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ; mkpụrụobi m na-aṅụrị ọṅụ na nzọpụta gị. 6Aga m abụku Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o mesoro m mmeso ọma. 13:1 Job 13:24; Abụ 89:46

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.