Abụ Ọma 13:4
Psalms 13:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
mgbe ahụ onye iro m ga-asị, “Emeriela m ya,” mgbe m ga-ada, ndị kpọrọ m asị ga-aṅụrịkwa ọṅụ.
Psalms 13:4 in English
Psalms 13:4 · Berean Standard Bible
lest my enemy say, “I have overcome him,” and my foes rejoice when I fall.
Context
2Ruo ole mgbe ka mụ na mmụọ m ga na-agba mgba
nọdụkwa na-eru ụjụ kwa ụbọchị nʼime mkpụrụobi m?
Ruo ole mgbe ka ndị iro m ga-anọgide na-emeri m? 3Lekwasị m anya, ma zaa m, O Onyenwe anyị Chineke m.
Nyeghachi m ìhè nke anya m ka m ghara ịnwụ; 4mgbe ahụ onye iro m ga-asị, “Emeriela m ya,”
mgbe m ga-ada, ndị kpọrọ m asị ga-aṅụrịkwa ọṅụ. 5Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ;
mkpụrụobi m na-aṅụrị ọṅụ na nzọpụta gị. 6Aga m abụku Onyenwe anyị abụ,
nʼihi na o mesoro m mmeso ọma.
13:1 Job 13:24; Abụ 89:46
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.