Native Bible

Psalms 13:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ; mkpụrụobi m na-aṅụrị ọṅụ na nzọpụta gị.

Psalms 13:5 in English

Psalms 13:5 · Berean Standard Bible

But I have trusted in Your loving devotion; my heart will rejoice in Your salvation.

Context

3Lekwasị m anya, ma zaa m, O Onyenwe anyị Chineke m. Nyeghachi m ìhè nke anya m ka m ghara ịnwụ; 4mgbe ahụ onye iro m ga-asị, “Emeriela m ya,” mgbe m ga-ada, ndị kpọrọ m asị ga-aṅụrịkwa ọṅụ. 5Ma atụkwasịrị m obi nʼịhụnanya gị nke na-enweghị ọgwụgwụ; mkpụrụobi m na-aṅụrị ọṅụ na nzọpụta gị. 6Aga m abụku Onyenwe anyị abụ, nʼihi na o mesoro m mmeso ọma. 13:1 Job 13:24; Abụ 89:46

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.