Native Bible

Psalms 128:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ka Onyenwe anyị gọzie gị site na Zayọn ụbọchị niile nke ndụ gị; ka i hụkwa ọdịmma Jerusalem,

Psalms 128:5 in English

Psalms 128:5 · Berean Standard Bible

May the LORD bless you from Zion, that you may see the prosperity of Jerusalem all the days of your life,

Context

3Nwunye gị ga-adị ka osisi vaịnị na-amị mkpụrụ nʼime ụlọ gị; ụmụ gị ndị ikom ga-adịkwa ka ome osisi oliv gburugburu tebul gị. 4Otu a ka a ga-esi gọzie nwoke ahụ na-atụ egwu Onyenwe anyị. 5Ka Onyenwe anyị gọzie gị site na Zayọn ụbọchị niile nke ndụ gị; ka i hụkwa ọdịmma Jerusalem, 6ka ị dị ndụ hụ ụmụ ụmụ gị. Ka udo dịrị Izrel.* 128:6 Abụ 125:5

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.