Native Bible

Psalms 128:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

ka ị dị ndụ hụ ụmụ ụmụ gị. Ka udo dịrị Izrel.* 128:6 Abụ 125:5

Psalms 128:6 in English

Psalms 128:6 · Berean Standard Bible

that you may see your children’s children. Peace be upon Israel!

Context

4Otu a ka a ga-esi gọzie nwoke ahụ na-atụ egwu Onyenwe anyị. 5Ka Onyenwe anyị gọzie gị site na Zayọn ụbọchị niile nke ndụ gị; ka i hụkwa ọdịmma Jerusalem, 6ka ị dị ndụ hụ ụmụ ụmụ gị. Ka udo dịrị Izrel.* 128:6 Abụ 125:5

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.