Abụ Ọma 123:4
Psalms 123:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na nnagide anyị na-anagide ịchị ọchị ndị nganga, na ileda anya ndị mpako adịla ukwuu. 123:2 Nʼoge ochie, ndị nwere ohu adịghị e kwuru ha okwu mgbe a na-ezi ha ozi, kama ọ bụ aka ka nne ha ukwu maọbụ nna ha ukwu ji agwa ha ihe ha kwesiri ime.
Psalms 123:4 in English
Psalms 123:4 · Berean Standard Bible
We have endured much scorn from the arrogant, much contempt from the proud.
Context
2Dịka ohu si elekwasị nna ya ukwu anya ya,
na dịka ohu nwanyị na-eje ozi si elekwasị nne ya ukwu anya, ịnata ozi ọ ga-eje,*
otu a ka anyị si na-elekwasị Onyenwe anyị bụ Chineke anyị anya,
ruo mgbe ọ ga-emere anyị ebere. 3Meere anyị ebere, O Onyenwe anyị, meere anyị ebere,
nʼihi na anyị abụrụla ndị a na-akọcha akọcha. 4Nʼihi na nnagide anyị na-anagide
ịchị ọchị ndị nganga,
na ileda anya ndị mpako adịla ukwuu.
123:2 Nʼoge ochie, ndị nwere ohu adịghị e kwuru ha okwu mgbe a na-ezi ha ozi, kama ọ bụ aka ka nne ha ukwu maọbụ nna ha ukwu ji agwa ha ihe ha kwesiri ime.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.