Native Bible

Psalms 122:3 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

E wuru Jerusalem dịka obodo a chịkọtara ọnụ nke ọma.

Psalms 122:3 in English

Psalms 122:3 · Berean Standard Bible

Jerusalem is built up as a city united together,

Context

1Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sị m, “Ka anyị gaa nʼụlọnsọ Onyenwe anyị.”* 2Ụkwụ anyị eguzola ugbu a nʼọnụ ụzọ ama gị niile, gị obodo Jerusalem. 3E wuru Jerusalem dịka obodo a chịkọtara ọnụ nke ọma. 4Ọ bụ ebe ahụ ka ebo niile na-arịgo, bụ ebo niile nke Onyenwe anyị, ịbụku aha Onyenwe anyị abụ dịka iwu o nyere ndị Izrel si dị. 5Nʼebe ahụ ka ocheeze niile nke ikpe ikpe dị, bụ ocheeze niile nke ezinaụlọ Devid.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.