Native Bible

Psalms 122:1 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sị m, “Ka anyị gaa nʼụlọnsọ Onyenwe anyị.”*

Psalms 122:1 in English

Psalms 122:1 · Berean Standard Bible

I was glad when they said to me, “Let us go to the house of the LORD.”

Context

1Aṅụrịrị m ọṅụ mgbe ha sị m, “Ka anyị gaa nʼụlọnsọ Onyenwe anyị.”* 2Ụkwụ anyị eguzola ugbu a nʼọnụ ụzọ ama gị niile, gị obodo Jerusalem. 3E wuru Jerusalem dịka obodo a chịkọtara ọnụ nke ọma.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.