Abụ Ọma 12:7
Psalms 12:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O Onyenwe anyị, i ga-edebe anyị nʼudo ma sitekwa nʼaka ndị dị otu a chebe anyị ruo mgbe ebighị ebi.
Psalms 12:7 in English
Psalms 12:7 · Berean Standard Bible
You, O LORD, will keep us; You will forever guard us from this generation.
Context
5“Nʼihi na a na-apụnara ndị ogbenye ihe nʼihi ndị nọ na mkpa na-asụ ude,
aga m ebili ugbu a, ka Onyenwe anyị kwuru.
Aga m zọpụta ha pụọ nʼaka ndị ahụ ji iwe ekwulu ha.” 6Okwu ọnụ Onyenwe anyị niile zuruoke,
ha dịka ọlaọcha a nụchara nʼọkụ,
nke a nụchara ugboro asaa. 7O Onyenwe anyị, i ga-edebe anyị nʼudo
ma sitekwa nʼaka ndị dị otu a chebe anyị ruo mgbe ebighị ebi. 8Ndị ajọ omume na-ejegharị nʼebe niile
mgbe a na-eto ihe ọjọọ nʼetiti ụmụ mmadụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.