Abụ Ọma 12:2
Psalms 12:2 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O nwekwaghị onye eziokwu dị nʼọnụ ya nye onye agbataobi ya. Egbugbere ọnụ onye ọbụla na-ekwukwa okwu ire ụtọ, maọbụ aghụghọ dị nʼobi ha.
Psalms 12:2 in English
Psalms 12:2 · Berean Standard Bible
They lie to one another; they speak with flattering lips and a double heart.
Context
1Onyenwe anyị, nyere anyị aka! Nʼihi na ndị ezi omume agwụla!
Ndị kwesiri ntụkwasị obi anọkwaghị nʼetiti ụmụ mmadụ. 2O nwekwaghị onye eziokwu dị nʼọnụ ya nye onye agbataobi ya.
Egbugbere ọnụ onye ọbụla na-ekwukwa okwu ire ụtọ,
maọbụ aghụghọ dị nʼobi ha. 3Ka Onyenwe anyị wezuga egbugbere ọnụ niile na-ekwu okwu ire ụtọ
na ire niile na-ekwu okwu ịnya isi. 4Ndị na-asị,
“Ọ bụ site nʼire anyị ka anyị ga-enwe mmeri;
egbugbere ọnụ anyị ga-echebe anyị, ọ bụ onye na-achị anyị?”
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.