Native Bible

Psalms 119:41 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

O Onyenwe anyị, ka ịhụnanya gị nke na-adịgide bịakwasị m, nzọpụta gị dịka nkwa i kwere si dị;

Psalms 119:41 in English

Psalms 119:41 · Berean Standard Bible

May Your loving devotion come to me, O LORD, Your salvation, according to Your promise.

Context

39Wepụ nkọcha nke m na-atụ egwu ya, nʼihi na iwu gị niile ziri ezi. 40Ụkpụrụ gị na-agụsị m agụụ ike! Chebe ndụ m site nʼezi omume gị. 41O Onyenwe anyị, ka ịhụnanya gị nke na-adịgide bịakwasị m, nzọpụta gị dịka nkwa i kwere si dị; 42mgbe ahụ, aga m azaghachi onye ahụ na-achị m ọchị, nʼihi na ana m atụkwasị obi m nʼokwu gị. 43Esitela nʼọnụ m napụ okwu nke eziokwu, nʼihi na olileanya m dị nʼiwu gị niile.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.