Native Bible

Psalms 119:114 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ị bụ ebe mgbaba m na ọta m; olileanya m dị nʼokwu gị.

Psalms 119:114 in English

Psalms 119:114 · Berean Standard Bible

You are my hiding place and my shield; I put my hope in Your word.

Context

112Obi m ekpebiela idebe ụkpụrụ gị ruo na ngwụcha. 113Ana m akpọ ndị na-enwe obi abụọ asị, ma ahụrụ m iwu gị nʼanya. 114Ị bụ ebe mgbaba m na ọta m; olileanya m dị nʼokwu gị. 115Sitenụ nʼebe m nọ pụọ, unu ndị na-eme ihe ọjọọ, ka m nwee ike idebe iwu niile nke Chineke m! 116Gbaa m ume dịka nkwa gị si dị, aga m adịkwa ndụ; ekwekwala ka olileanya m daa.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.