Native Bible

Psalms 119:116 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Gbaa m ume dịka nkwa gị si dị, aga m adịkwa ndụ; ekwekwala ka olileanya m daa.

Psalms 119:116 in English

Psalms 119:116 · Berean Standard Bible

Sustain me as You promised, that I may live; let me not be ashamed of my hope.

Context

114Ị bụ ebe mgbaba m na ọta m; olileanya m dị nʼokwu gị. 115Sitenụ nʼebe m nọ pụọ, unu ndị na-eme ihe ọjọọ, ka m nwee ike idebe iwu niile nke Chineke m! 116Gbaa m ume dịka nkwa gị si dị, aga m adịkwa ndụ; ekwekwala ka olileanya m daa. 117Kwagide m, aga m abụ onye a gbapụtara; aga m anọgide na-asọpụrụ iwu gị niile. 118Ị na-ajụ ndị niile na-adịghị edebe iwu gị, nzube aghụghọ ha niile bụ ihe na-enweghị isi.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.