Native Bible

Psalms 116:19 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

nʼime ogige ụlọ Onyenwe anyị, nʼetiti gị, O Jerusalem. Toonu Onyenwe anyị.

Psalms 116:19 in English

Psalms 116:19 · Berean Standard Bible

in the courts of the LORD’s house, in your midst, O Jerusalem. Hallelujah!*

Context

17Aga m achụrụ gị aja ekele kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. 18Ọ bụkwa nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ kwụghachi Onyenwe anyị nkwa m kwere, 19nʼime ogige ụlọ Onyenwe anyị, nʼetiti gị, O Jerusalem. Toonu Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.