Native Bible

Psalms 116:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Aga m achụrụ gị aja ekele kpọkuokwa aha Onyenwe anyị.

Psalms 116:17 in English

Psalms 116:17 · Berean Standard Bible

I will offer to You a sacrifice of thanksgiving and call on the name of the LORD.

Context

15Ọnwụ nke ndị nsọ ya dị oke ọnụahịa nʼanya Onyenwe anyị. 16O Onyenwe anyị, nʼezie, abụ m ohu gị; abụ m ohu gị, nwa nwoke nke ohu gị nwanyị; ị zọpụtala m site na agbụ e kere m. 17Aga m achụrụ gị aja ekele kpọkuokwa aha Onyenwe anyị. 18Ọ bụkwa nʼihu ndị ya niile ka m ga-anọ kwụghachi Onyenwe anyị nkwa m kwere, 19nʼime ogige ụlọ Onyenwe anyị, nʼetiti gị, O Jerusalem. Toonu Onyenwe anyị.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.