Native Bible

Psalms 116:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Ekwenyere m na Onyenwe anyị mgbe m kwuru sị, “Abụ m onye nọ nʼoke nsogbu,”

Psalms 116:10 in English

Psalms 116:10 · Berean Standard Bible

I believed, therefore I said,* “I am greatly afflicted.”

Context

8Nʼihi na gị, o Onyenwe anyị, napụtara mkpụrụobi m site nʼọnwụ, anya m site na anya mmiri akwa, napụtakwa ụkwụ m site nʼịsọ ngọngọ, 9ka m nwee ike jegharịa nʼihu Onyenwe anyị nʼime ala ebe ndị dị ndụ bi. 10Ekwenyere m na Onyenwe anyị mgbe m kwuru sị, “Abụ m onye nọ nʼoke nsogbu,” 11nʼime ịda mba m, ekwuru m sị, “Mmadụ niile bụ ndị ụgha.” 12Gịnị ka m ga-enyeghachi Onyenwe anyị nʼihi mmeso ọma niile o mesoro m?

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.