Abụ Ọma 115:9
Psalms 115:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ụmụ Izrel, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha.
Psalms 115:9 in English
Psalms 115:9 · Berean Standard Bible
O Israel,* trust in the LORD! He is their help and shield.
Context
7ha nwere aka, ma ha adịghị emetụ ihe ọbụla aka,
ha nwere ụkwụ, ma ha adịghị eje ije;
ha enweghị ike iji akpịrị ha mee mkpọtụ ọbụla. 8Ndị na-eme ha ga-adịkwa ka ha.
Ndị na-atụkwasị ha obi ga-adịkwa ka ha. 9Ụmụ Izrel, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi
ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha. 10Ezinaụlọ Erọn, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi.
Ọ bụ ya bụ onye inyeaka ha na ọta ha. 11Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi
ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.