Abụ Ọma 115:10
Psalms 115:10 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ezinaụlọ Erọn, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi. Ọ bụ ya bụ onye inyeaka ha na ọta ha.
Psalms 115:10 in English
Psalms 115:10 · Berean Standard Bible
O house of Aaron, trust in the LORD! He is their help and shield.
Context
8Ndị na-eme ha ga-adịkwa ka ha.
Ndị na-atụkwasị ha obi ga-adịkwa ka ha. 9Ụmụ Izrel, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi
ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha. 10Ezinaụlọ Erọn, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi.
Ọ bụ ya bụ onye inyeaka ha na ọta ha. 11Unu ndị na-atụ egwu ya, tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi
ọ bụ onye inyeaka ha na ọta ha. 12Onyenwe anyị na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị,
ọ ga-agọzi ndị ya bụ Izrel,
ọ ga-agọzi ezinaụlọ Erọn,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.