Abụ Ọma 112:9
Psalms 112:9 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ gbasapụrụ aka ya nye ndị ogbenye onyinye dị iche iche, ezi omume ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi; a ga-ewere nsọpụrụ welie mpi ya elu.
Psalms 112:9 in English
Psalms 112:9 · Berean Standard Bible
He has scattered abroad his gifts to the poor; his righteousness endures forever;* his horn will be lifted high in honor.
Context
7Ọ gaghị atụ egwu akụkọ ọjọọ;
obi ya na-eguzosi ike, na-atụkwasị Onyenwe anyị obi. 8Obi ya siri ike, ọ gaghị atụ egwu ihe ọbụla;
nʼikpeazụ, ọ ga-ele ndị na-akpọ ya asị anya na mmeri. 9Ọ gbasapụrụ aka ya nye ndị ogbenye onyinye dị iche iche,
ezi omume ya na-adịgide ruo mgbe ebighị ebi;
a ga-ewere nsọpụrụ welie mpi ya elu. 10Iwe ga-ewe onye ajọ omume mgbe ọ ga-ahụ ya,
ọ ga-atagide ikikere eze tutu ọ nwụọ;
olileanya niile nke ndị ajọ omume ga-ala nʼiyi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.