Abụ Ọma 109:22
Psalms 109:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa, obi m tiwakwara etiwa nʼime m.
Psalms 109:22 in English
Psalms 109:22 · Berean Standard Bible
For I am poor and needy; my heart is wounded within me.
Context
20Onyenwe anyị, mee ka nke a bụrụ ụdị ụgwọ ọrụ ndị iro m ga-anata,
bụ ndị ahụ niile na-ekwu okwu ọjọọ megide m. 21Ma gị onwe gị, Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị
nyere m aka nʼihi aha gị,
site nʼịdị mma nke ịhụnanya gị, napụta m. 22Nʼihi na abụ m ogbenye na onye nọ na mkpa,
obi m tiwakwara etiwa nʼime m. 23Ana m efu* dịka onyinyo nke a na-ahụ anya mgbe anwụ dara;
adịkwa m ka igurube nke onye m bekwasịrị nʼahụ ya na-efechapụ. 24Ike agwụla ikpere m, nʼihi ibu ọnụ;
ataakwala m ahụ, bụrụ naanị ọkpụkpụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.