Abụ Ọma 107:7
Psalms 107:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
O duuru ha nʼụzọ ziri ezi baa nʼobodo ha ga-ebi.
Psalms 107:7 in English
Psalms 107:7 · Berean Standard Bible
He led them on a straight path to reach a city where they could live.
Context
5Agụụ gụrụ ha, akpịrị kpọkwara ha nkụ,
olileanya gwụrụ ha nʼobi. 6Mgbe ahụ, ha kpọkuru Onyenwe anyị, nʼime nsogbu ha,
ọ napụtakwara ha site na mkpagbu ha niile. 7O duuru ha nʼụzọ ziri ezi
baa nʼobodo ha ga-ebi. 8Ka ha kelee Onyenwe anyị nʼihi ịhụnanya ya nke na-adịghị agwụ agwụ
na nʼihi ọrụ ebube ya niile nye ụmụ mmadụ, 9nʼihi na o jirila ọtụtụ ezi ihe nyejuo ndị agụụ na-agụ afọ
meekwa ka onye akpịrị na-akpọ nkụ ṅụjuo afọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.