Abụ Ọma 105:4
Psalms 105:4 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile.
Psalms 105:4 in English
Psalms 105:4 · Berean Standard Bible
Seek out the LORD and His strength; seek His face always.
Context
2Bụkuo ya abụ, bụkuo ya abụ otuto;
kwupụtanụ ọrụ ihe ịrịbama ya niile. 3Ṅụrianụ nʼime aha nsọ ya;
ka obi ndị niile na-achọ Onyenwe anyị ṅụrịa. 4Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya,
chọọnụ ihu ya mgbe niile. 5Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ,
ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile si nʼọnụ ya pụta, 6unu ụmụ ụmụ Ebraham, bụ ohu ya,
unu ụmụ ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.