Native Bible

Psalms 105:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

unu ụmụ ụmụ Ebraham, bụ ohu ya, unu ụmụ ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara.

Psalms 105:6 in English

Psalms 105:6 · Berean Standard Bible

O offspring of His servant Abraham, O sons of Jacob, His chosen ones.

Context

4Na-achọnụ Onyenwe anyị na ike ya, chọọnụ ihu ya mgbe niile. 5Chetanụ ọrụ ebube niile nke ọ rụrụ, ihe ịrịbama ya niile na ikpe ziri ezi niile si nʼọnụ ya pụta, 6unu ụmụ ụmụ Ebraham, bụ ohu ya, unu ụmụ ụmụ Jekọb, ndị ọ họpụtara. 7Ya onwe ya bụ Onyenwe anyị Chineke anyị; ikpe ya dị nʼụwa niile. 8Ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya ruo mgbe ebighị ebi, bụ nkwa o kwere nye puku ọgbọ,

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.