Abụ Ọma 104:7
Psalms 104:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ma mgbe ị bara mba, mmiri ahụ gbapụrụ, nʼụda oke olu nke egbe eluigwe gị, ha gbapụrụ ọsọ.
Psalms 104:7 in English
Psalms 104:7 · Berean Standard Bible
At Your rebuke the waters fled; at the sound of Your thunder they hurried away—
Context
5Ọ bụ ya tọrọ ntọala ụwa;
agaghị ewezugakwa ya site nʼọnọdụ ya. 6I gbokwasịrị ogbu mmiri nʼelu ya dịka ọ bụ uwe ka i yikwasịrị ya,
mmiri tokpukwara ugwu niile. 7Ma mgbe ị bara mba, mmiri ahụ gbapụrụ,
nʼụda oke olu nke egbe eluigwe gị, ha gbapụrụ ọsọ. 8Ha sitere nʼelu ugwu niile,
sọrọ gaa na ndagwurugwu,
ruokwa nʼebe ahụ ị kpara oke na ha ga-anọ. 9Ị kpara oke nye ha, nke ha na-agaghị agafe,
gbochie ha ikpuchi elu ụwa ọzọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.