Abụ Ọma 104:5
Psalms 104:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ bụ ya tọrọ ntọala ụwa; agaghị ewezugakwa ya site nʼọnọdụ ya.
Psalms 104:5 in English
Psalms 104:5 · Berean Standard Bible
He set the earth on its foundations, never to be moved.
Context
3na-atọ ntọala ụlọ elu ya nʼelu mmiri.*
Ọ na-eji igwe ojii emere onwe ya ụgbọ agha
na-ejirikwa nku nke ifufe felie elu. 4O ji oke ifufe mere ihe na-ejere ya ozi,
meekwa ka ọkụ na-enwu enwu bụrụ ndị na-ejere ya ozi. 5Ọ bụ ya tọrọ ntọala ụwa;
agaghị ewezugakwa ya site nʼọnọdụ ya. 6I gbokwasịrị ogbu mmiri nʼelu ya dịka ọ bụ uwe ka i yikwasịrị ya,
mmiri tokpukwara ugwu niile. 7Ma mgbe ị bara mba, mmiri ahụ gbapụrụ,
nʼụda oke olu nke egbe eluigwe gị, ha gbapụrụ ọsọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.