Abụ Ọma 104:22
Psalms 104:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼisi ụtụtụ mgbe anwụ wara, ha na-alaghachi zoo onwe ha nʼebe nzuzo ha.
Psalms 104:22 in English
Psalms 104:22 · Berean Standard Bible
The sun rises, and they withdraw; they lie down in their dens.
Context
20Ị na-eme ka ọchịchịrị bịa, ọ bụrụ abalị;
ụmụ anụ ọhịa niile nke oke ọhịa na-akpagharị. 21Ụmụ ọdụm na-agbọ ụja ha na-elegharị anya anụ ha ga-adọgbu,
ịchọrọ onwe ha ihe oriri ahụ Chineke na-enye ha. 22Nʼisi ụtụtụ mgbe anwụ wara,
ha na-alaghachi zoo onwe ha nʼebe nzuzo ha. 23Ụmụ mmadụ na-amalitekwa ọrụ ha nʼisi ụtụtụ,
kwụsịkwa nʼanyasị mgbe ọchịchịrị bidoro ịgba. 24Onyenwe anyị, ọrụ aka gị dị ọtụtụ.
Ọ bụ site nʼamamihe ka i ji kee ha.
Elu ụwa niile jupụtara nʼihe niile i kere eke.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.