Native Bible

Psalms 103:22 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Toonu Onyenwe anyị, ọrụ aka ya niile nʼebe ọbụla ọ na-achị. Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. 103:5 Ugo Ọ bụ ịdị ike na ndụ ogologo ka e ji mara nnụnụ ugo.

Psalms 103:22 in English

Psalms 103:22 · Berean Standard Bible

Bless the LORD, all His works in all places of His dominion. Bless the LORD, O my soul!

Context

20Toonu Onyenwe anyị, unu ndị mmụọ ozi ya, unu ndị dị ike ndị na-eme ihe ọ chọrọ, na-erubere okwu ya isi. 21Toonu Onyenwe anyị unu usuu ndị agha ya niile; unu ndị na-ejere ya ozi, ndị na-eme uche ya. 22Toonu Onyenwe anyị, ọrụ aka ya niile nʼebe ọbụla ọ na-achị. Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. 103:5 Ugo Ọ bụ ịdị ike na ndụ ogologo ka e ji mara nnụnụ ugo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.