Native Bible

Psalms 103:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020

Toonu Onyenwe anyị unu usuu ndị agha ya niile; unu ndị na-ejere ya ozi, ndị na-eme uche ya.

Psalms 103:21 in English

Psalms 103:21 · Berean Standard Bible

Bless the LORD, all His hosts, you servants who do His will.

Context

19Onyenwe anyị emeela ka ocheeze ya guzosie ike nʼeluigwe, alaeze ya na-achị ihe niile. 20Toonu Onyenwe anyị, unu ndị mmụọ ozi ya, unu ndị dị ike ndị na-eme ihe ọ chọrọ, na-erubere okwu ya isi. 21Toonu Onyenwe anyị unu usuu ndị agha ya niile; unu ndị na-ejere ya ozi, ndị na-eme uche ya. 22Toonu Onyenwe anyị, ọrụ aka ya niile nʼebe ọbụla ọ na-achị. Mkpụrụobi m, too Onyenwe anyị. 103:5 Ugo Ọ bụ ịdị ike na ndụ ogologo ka e ji mara nnụnụ ugo.

Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.