Abụ Ọma 102:6
Psalms 102:6 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara, a dị m ka ikwighịkwighị nʼetiti ebe dakpọsịrị adakpọsị.
Psalms 102:6 in English
Psalms 102:6 · Berean Standard Bible
I am like a desert owl, like an owl among the ruins.
Context
4Mkpụrụobi m etiwaala abụọ na-achanwụkwa dịka ahịhịa;
ana m echefu iri nri m. 5Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ,
enwekwaghị m anụ ahụ ọbụla nʼahụ m. Abụ m naanị ọkpụkpụ. 6Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara,
a dị m ka ikwighịkwighị nʼetiti ebe dakpọsịrị adakpọsị. 7Ana m amụ anya abalị niile;
adị m ka nwa nnụnụ naanị ya bekwasịrị nʼelu ụlọ. 8Ụbọchị niile, ndị iro m na-eji m eme ihe ọchị;
ndị na-akwa m emo na-eji aha m mere ihe ịbụ ọnụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.