Abụ Ọma 102:5
Psalms 102:5 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ, enwekwaghị m anụ ahụ ọbụla nʼahụ m. Abụ m naanị ọkpụkpụ.
Psalms 102:5 in English
Psalms 102:5 · Berean Standard Bible
Through my loud groaning my flesh clings to my bones.
Context
3Nʼihi na ụbọchị m niile na-agabiga, dịka anwụrụ ọkụ;
ọkpụkpụ m niile dịkwa ka ọlọkọ ọkụ. 4Mkpụrụobi m etiwaala abụọ na-achanwụkwa dịka ahịhịa;
ana m echefu iri nri m. 5Nʼihi oke ịsụ ude m na-asụ,
enwekwaghị m anụ ahụ ọbụla nʼahụ m. Abụ m naanị ọkpụkpụ. 6Adị m ka ikwighịkwighị nke ọzara,
a dị m ka ikwighịkwighị nʼetiti ebe dakpọsịrị adakpọsị. 7Ana m amụ anya abalị niile;
adị m ka nwa nnụnụ naanị ya bekwasịrị nʼelu ụlọ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.