Abụ Ọma 102:21
Psalms 102:21 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi nke a, a ga-ekwuwapụta aha Onyenwe anyị na Zayọn; a ga-eto ya na Jerusalem,
Psalms 102:21 in English
Psalms 102:21 · Berean Standard Bible
that they may proclaim the name of the LORD in Zion and praise Him in Jerusalem,
Context
19“Onyenwe anyị sitere nʼebe nsọ ya dị elu ledata anya,
o sitere nʼeluigwe ledata anya ya nʼụwa, 20ịnụ ịsụ ude nke ndị a tụrụ mkpọrọ
na ịgbapụta ndị a mara ikpe ọnwụ.” 21Nʼihi nke a, a ga-ekwuwapụta aha Onyenwe anyị na Zayọn;
a ga-eto ya na Jerusalem, 22mgbe mba niile na alaeze niile,
ga-ezukọta nʼotu ebe, ife Onyenwe anyị ofufe. 23O meela ka ike gwụ m nʼoge ndụ m;
o meela ka ndụ m dịrị mkpụmkpụ.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.