Abụ Ọma 102:17
Psalms 102:17 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa; ọ gaghị eleda arịrịọ ha anya.
Psalms 102:17 in English
Psalms 102:17 · Berean Standard Bible
He will turn toward the prayer of the destitute; He will not despise their prayer.
Context
15Mba niile ga-atụ egwu aha Onyenwe anyị,
ndị eze niile nke ụwa ga-asọpụrụkwa ebube gị. 16Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ewugharị Zayọn,
ọ ga-apụta ihe nʼebube ya. 17Ọ ga-aza ekpere ndị nọ na mkpa;
ọ gaghị eleda arịrịọ ha anya. 18Ka e depụta ihe ndị a maka ọgbọ nke dị nʼihu,
ka ndị a na-amụbeghị nwee ike too Onyenwe anyị: 19“Onyenwe anyị sitere nʼebe nsọ ya dị elu ledata anya,
o sitere nʼeluigwe ledata anya ya nʼụwa,
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.