Abụ Ọma 102:14
Psalms 102:14 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Nʼihi na nkume ya niile dị oke ọnụahịa nye ndị ohu gị; mgbe ha hụrụ uzuzu ya, ha na-emere ya ebere.
Psalms 102:14 in English
Psalms 102:14 · Berean Standard Bible
For Your servants delight in her stones and take pity on her dust.
Context
12Ma gị Onyenwe anyị, na-anọgide nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi;
aha gị ga-adịgide site nʼọgbọ ruo nʼọgbọ. 13Ị ga-ebili nwee ọmịiko nʼebe Zayọn nọ,
nʼihi na oge izi ya ihuọma eruola;
oge ahụ a kara aka eruola. 14Nʼihi na nkume ya niile dị oke ọnụahịa nye ndị ohu gị;
mgbe ha hụrụ uzuzu ya, ha na-emere ya ebere. 15Mba niile ga-atụ egwu aha Onyenwe anyị,
ndị eze niile nke ụwa ga-asọpụrụkwa ebube gị. 16Nʼihi na Onyenwe anyị ga-ewugharị Zayọn,
ọ ga-apụta ihe nʼebube ya.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.