Proverbs 8:7 · Biblica® Open Igbo Contemporary Bible 2020
Ọnụ m na-ekwu eziokwu nʼihi na akpọrọ m okwu ụgha asị.
Proverbs 8:7 in English
Proverbs 8:7 · Berean Standard Bible
For my mouth will speak the truth, and wickedness is detestable to my lips.
Context
5Unu ndị na-enweghị uche, nweenụ uche zuruoke;
unu ndị nzuzu, nweenụ nghọta. 6Geenụ m ntị, nʼihi na enwere m okwu dị mkpa m ga-agwa unu;
Ihe ọbụla m kwuru bụ ihe ziri ezi, 7Ọnụ m na-ekwu eziokwu
nʼihi na akpọrọ m okwu ụgha asị. 8Ndụmọdụ m zuruoke, ọ dịkwa mma.
Ihe ọjọọ ọbụla adịghị nʼime ya. 9Nʼebe onye nwetara nghọta nọ, okwu m doro anya;
nʼebe ndị chọtara ihe ọmụma nọ, okwu m ziri ezi.
Igbo text and audio: Biblica® Open Igbo Contemporary Bible™, made available under an open license by Biblica, Inc.